Matthew 21:16

16Ha sịrị ya, “Ị na-anụkwa ihe ụmụnta ndị a na-ekwu?”

Jisọs zara sị ha, “E, ana m anụ ya. Ọ bụ na unu agụtabeghị ihe akwụkwọ nsọ kwuru sị,

“ ‘I sitere nʼọnụ ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara
gị, Onyenwe anyị, kwadooro otuto gị’ a ?”
Copyright information for IboBIU